ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha enyere | Rebecca ![]() |
aha ezinụlọ ya | Cole ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Maachị 1846 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Philadelphia ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 14 Ọgọọst 1922 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Philadelphia ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | physician ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Drexel University, Cheyney University of Pennsylvania, Woman's Medical College of Pennsylvania ![]() |
onye ndụmọdụ doctoral | Ann Preston ![]() |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika ![]() |
Rebecca J. Cole ( Maachị 16, 1846 – Ọgọst 14, 1922) bụ dibịa bekee, onye hibere ọgbakọ na onye na-eme mgbanwe mmekọrịta. Na afo 1867, ọ ghọrọ nwanyị Africa-America nke abụọ ghọrọ dọkịta na United States, mgbe Rebecca Lee Crumpler gasịrị afọ atọ gara aga.