Akụkụ nke | Everard Group ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | South Africa ![]() |
Aha ọmụmụ | Rosamund King Everard ![]() |
aha enyere | Rosamund ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1907 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Carolina ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 19 Maachị 1946 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Button Oak ![]() |
ihe kpatara ọnwụ | okuku ụgbọ elu ![]() |
Ebe olili | Maidenhead ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | aircraft pilot, omenkà ![]() |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Tatham Art Gallery ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired ![]() |
Rosamund Everard-Steenkamp (1907-1946) bụ onye ọkwọ ụgbọ elu na onye na-ese ihe na South Africa. Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị mbụ gbagoro ụgbọ elu jet, Gloster Meteor . [1] Ọ bụkwa onye na-ese ihe nke e gosiri ọrụ ya na South Africa National Art Gallery. [2] Ọ nwụrụ n'ihe mberede ụgbọ elu na England. [1]