Ruona J. Meyer

Ruona J. Meyer (1982), nke a na-akpọbu Ruona Agbroko na Ruona Agbroko-Meyer bụ onye nta akụkọ nyocha nke Naijiria. [1] A kpọrọ ya Investigative Journalist nke 2013 na Naịjirịa. E gosipụtara ọrụ ya na BBC, 234Next, Financial Times, Reuters, Daily Trust, This Day, na ndị ọzọ. [2] ọ bụ onye nta akụkọ Naijiria mbụ a họpụtara maka onyinye Emmy International . [3] [4]

  1. Ruona Meyer's Biography | Muck Rack (en). muckrack.com. Retrieved on 2020-05-27.
  2. 'Sweet Sweet Codeine' documentary earns Nigerian journalist Emmy nomination (en-US). P.M. News (2019-08-07). Retrieved on 2019-08-19.
  3. 2019 INTERNATIONAL EMMY® AWARDS NOMINEES FOR NEWS & CURRENT AFFAIRS ANNOUNCED – International Academy of Television Arts & Sciences (en-US). Retrieved on 2019-08-19.
  4. Emmy's 2019: I still can't believe it - Ruona Meyer (en-GB). Daily Trust (2019-08-17). Retrieved on 2019-08-19.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne