mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Zamfara steeti |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 13°2′0″N 6°31′0″E |
Shinkafi bụ ọchịchị ime obodo dị na Zamfara Steeti, Naịjịrịa . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Shinkafi, mpaghara ihe dịka 674mk 2 ya na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị puku narị iri atọ na ise,narị isii na iri anọ na iteghete na (ọnụọgụ nke afọ 2006). Ọ na-ekekọrịta oke n'okpuru ọchịchị Isa (Sokoto Steeti) na Niger Republic site na ugwu, ọchịchị obodo Zurmi ruo ndịda na ndịda ọwụwa anyanwụ, ọchịchị ime obodo Maradun na ọchịchị ime Obodo Raba (Sokoto Steeti) n'akụkụ ọdịda anyanwụ. Ebe dị anya site na isi obodo Gusau dị ihe dịka 116 km.