Climate data for Sokoto (1981–2010) | |||||||||||||
---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
Month | Jan | Feb | Mar | Apr | May | Jun | Jul | Aug | Sep | Oct | Nov | Dec | Year |
Average high °C (°F) | 32.1 (89.8) |
34.8 (94.6) |
38.6 (101.5) |
40.6 (105.1) |
39.0 (102.2) |
36.2 (97.2) |
32.8 (91.0) |
31.3 (88.3) |
32.8 (91.0) |
36.0 (96.8) |
36.1 (97.0) |
32.9 (91.2) |
35.3 (95.5) |
Daily mean °C (°F) | 24.5 (76.1) |
27.1 (80.8) |
31.2 (88.2) |
33.7 (92.7) |
33.1 (91.6) |
30.9 (87.6) |
28.2 (82.8) |
27.2 (81.0) |
28.0 (82.4) |
29.7 (85.5) |
28.3 (82.9) |
25.3 (77.5) |
28.9 (84.1) |
Average low °C (°F) | 16.9 (62.4) |
19.4 (66.9) |
23.8 (74.8) |
26.9 (80.4) |
27.3 (81.1) |
25.6 (78.1) |
23.6 (74.5) |
23.1 (73.6) |
23.2 (73.8) |
23.4 (74.1) |
20.5 (68.9) |
17.7 (63.9) |
22.6 (72.7) |
Average rainfall mm (inches) | 0.0 (0.0) |
0.1 (0.00) |
1.5 (0.06) |
4.8 (0.19) |
46.5 (1.83) |
80.0 (3.15) |
186.6 (7.35) |
200.5 (7.89) |
109.8 (4.32) |
17.2 (0.68) |
0.0 (0.0) |
0.0 (0.0) |
647 (25.47) |
Average rainy days (≥ 0.2 mm) | 0 | 0 | 0 | 1 | 4 | 7 | 11 | 14 | 8 | 2 | 0 | 0 | 47 |
Average relative humidity (%) | 24 | 19 | 21 | 34 | 50 | 62 | 76 | 83 | 80 | 64 | 36 | 27 | 48 |
Mean monthly sunshine hours | 288.3 | 268.4 | 275.9 | 255.0 | 272.8 | 279.0 | 229.4 | 186.0 | 237.0 | 303.8 | 300.0 | 300.7 | 3,196.3 |
Mean daily sunshine hours | 9.3 | 9.5 | 8.9 | 8.5 | 8.8 | 9.3 | 7.4 | 6.0 | 7.9 | 9.8 | 10.0 | 9.7 | 8.8 |
Source 1: World Meteorological Organization[1] | |||||||||||||
Source 2: Deutscher Wetterdienst (humidity, 1951–1965 and sun, 1952–1961)[2] |
Sokoto bụ nnukwu obodo dị n'ebe ugwu ọdịda anyanwụ Naịjirịa, n'akụkụ njikọ nke Osimiri Sokoto na Osimiri Rima. Ka ọ na-erule afọ 2006, o nwere ọnụ ọgụgụ mmadụ karịrị puku narị anọ na iri abụọ na asaa, narị asaa na iri isii . Sokoto bụ isi obodo nke oge a nke Sokoto Steeti ma bụrụbu isi obodo nke steeti ndị dị n'ebe ugwu ọdịda anyanwụ. A maara Sokoto nke oge a maka ịzụ ahịa akpụkpọ atụrụ, akpụkpọ ehi, ọrụ akpụkpọ anụ ihe dị ịrịba ama, mkpụrụ osisi ojii na akpụkpọ ewu.[3]
Ebe obibi nke Sokoto kalifetị, obodo ahụ bụ ndị Alakụba na ebe dị mkpa maka mmụta Alakụba. Sultan nke na-eduzi kalifetị bụ onye ndú ime mmụọ nke ndị okpukpere Alakụba Naijiria.