Sophie Ingle

Sophie Ingle
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú Dezie
obodo maka egwuregwuWales Dezie
aha enyereSophie Dezie
aha ezinụlọ yaIngle Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya2 Septemba 1991 Dezie
Ebe ọmụmụLlandough Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
nọmba egwuregwu6 Dezie
so nafootball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament Dezie

Sophie Louise Ingle (amụrụ ya na abalị abụọ na onwa nke iteolu, na afo 1991) bụ onye egwuregwu bọọlụ Welsh na-agba bọọlụ FA WSL Chelsea ma bụrụ onye isi otu mba Wales . Ọ nọchitere anya Bristol Academy, Cardiff City na Liverpool na mbụ. Ingle na-egwuri egwu dị ka onye na -agbachitere ma ọ bụ onye etiti .

Na afọ 2020, a họpụtara goolu Chelsea ya megide Arsenal maka onyinye FIFA Puskas . [1]

  1. Sophie Ingle Goal FIFA Puskas Award 2020. FIFA. Archived from the original on 29 January 2021. Retrieved on 20 January 2021.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne