ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Mali, Morocco ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Disemba 1942 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Timbuktu ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, onye na-emeputa ihe nkiiri ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Experimental Centre of Cinematography ![]() |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Souheil Ben-Barka ![]() |
Souheil Ben-Barka (amụrụ na 25 Disemba 1942) bụ Onye nduzi ihe nkiri Moroccan, Onye edemede na Onye na-emepụta ihe nkiri. [1] O duziri ihe nkiri asaa n'agbata afọ 1974 na afọ 2002. [2] tinyere ihe nkiri ya nke 1975 La guerre du pétrole n'aura pas lieu na 9th Moscow International Film Festival . [1] Ihe nkiri [3] nke afọ 1983 bụ Amok meriri Golden Prize na 13th Moscow International Film Festival . [1] [4]'afọ 1987 ọ bụ onye otu ndị ọka ikpe na 15th Moscow International Film Festival . [1]