Asụsụ Surmic bụ alaka nke ezinụlọ asụsụ mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Sudan.
Taa, ndị dị iche iche na-asụ asụsụ Surmic na-ebi ndụ ha n'ụzọ dịgasị iche iche, gụnyere ndị na-azụ atụrụ na-akwagharị akwagharị, ndị ọrụ ugbo bi ebi, na ndị ọrụ ugbo n' eji nsụchasi na igba ọkụ akwado ala maka ọkụkọ ya. Ha bi n'ebe dịgasị iche iche, site na ala ndị dị ala nke South Sudan na ekpere mmiri nkè osimiri Omo ruo n'ugwu ndi karịrị mita 2,300.