ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
aha enyere | Sylvia ![]() |
aha ezinụlọ ya | Lucas ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Eprel 1964 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Upington ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Member of the Northern Cape Provincial Legislature, Premier of the Northern Cape ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | African National Congress ![]() |
kọwara na URL | https://www.pa.org.za/person/sylvia-elizabeth-lucas/ ![]() |
Sylvia Elizabeth Lucas (amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1964) bụ osote onye isi oche nke National Council of Provinces na Republic of South Africa, mgbe ọ banyere n'ọkwa n'ụbọchị iri abụọ na atọ n'ọnwarị n'afọ 2019. Site na 2013 ruo 2019, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi ala nke anọ nke Northern Cape Province. A họpụtara ya ma mee ya ka ọ bụrụ onye nọchiri Hazel Jenkins. Lucas jere ozi dị ka onye isi ala na-anọchite anya ya na tupu nhọpụta ya, dị ka MEC maka Mmekọrịta Gburugburu Ebe Obibi na Gọọmentị Provincial nke Northern Cape.[1][2][3][4][5]