ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Terrace Martin ![]() |
Aha ọmụmụ | Terrace Jamahl Martin ![]() |
aha enyere | Terrace, Jamahl ![]() |
aha ezinụlọ ya | Martin ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Febụwarị 1985 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Los Angeles ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | jazz musician, odee egwu, rapper, onye na-emeputa ihe ndeko, recording artist ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Locke High School ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2004 ![]() |
ngwa egwu | saxophone, musical keyboard, vocoder, olu egwụ ![]() |
diskografi | Terrace Martin production discography ![]() |
ụdị | egwu hip hop, jazz-funk ![]() |
akara ndekọ | Ropeadope Records ![]() |
Terrace Jamahl Martin (amụrụ na Disemba 28, 1978) bụ ónyé America na-eti egwu, ónyé na-eti rap, ónyé na na-agụ egwu, na ónyé na-emepụta ihe ndekọ. A maara ya nke ọma màkà ịmepụta ndekọ màkà ọtụtụ ndị omenkà ama na ụlọ ọrụ egwu, gụnyere Kendrick Lamar, Snoop Dogg, Game, Busta Rhymes, Stevie Wonder, Charlie Wilson, Raphael Saadiq na YG, n'etiti ndị ọzọ. Martin bụ onye na-egwu ọtụtụ ngwá egwu nke mmepụta egwu ya gosipụtara funk, jazz, classic na mkpụrụ obi. Martin wepụtara abọm studio nke isii ya, Velvet Portraits, na akara ya, Sounds of Crenshaw Records, site na Ropeadope Records.[1]