ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Julaị 1971 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Chicago ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1987 ![]() |
Anthony Christopher Khan (ónyé a mụrụ Craig; amụrụ na Julaị 13, 1971), nke a maara site na aha egwu ya The Twilite Tone, bụ ónyé America na-emepụta ihe ndekọ, ónyé na-edekọ egwu, onye na'ede egwu, DJ, na onye na-elekọta redio.[1][2][3] N'etiti ndị ọzọ, ya na Gorillaz, Kanye West, Common, Big Sean, John Legend, My Brightest Diamond na U-God rụkọrọ ọrụ n'etiti ndị mosusu.