obere ụdị nke | Tivoid, Niger–Congo ![]() |
---|---|
mba/obodo | Kameroon, Naijiria ![]() |
usoro ederede | Latin script ![]() |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 3 Nkwukọrịta sara mbara ![]() |
Tiv bụ asụsụ Tivoid a na-asụ na steeti ụfọdụ dị iche iche na North Central Nigeria, na ụfọdụ ndị na-asụrụ ya na obodo Cameroon. O nwere ihe karịrị nde mmadụ ise na-ekwu okwu na 2020. A na-ahụ ọnụ ọgụgụ kachasị ukwuu nke ndị na-asụ asụsụ Tiv na Benue steeti na obodo Naịjirịa. A na-asụkwa asụsụ ahụ n'ọtụtụ steeti Plateau, Taraba, Nasarawa na Cross River nakwa FCT Abuja nke obodo naijiria. Ọ bụ nke kachasị ukwuu n'ime asụsụ Tivoid, otu asụsụ nke asụsụ ndị dị na Southern Bantoid