Togo Mizrahi

Togo Mizrahi
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya2 Jụn 1901 Dezie
Ebe ọmụmụAlexandria Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya5 Jụn 1986 Dezie
Ebe ọ nwụrụRoma Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEgyptian Arabic Dezie
ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, omee, onye nhazi ederede, odee akwụkwọ Dezie
ụdị metụtaraQ113192757 Dezie

  Togo Mizrahi (Egyptian Arabic) (June 2, 1901 - June 5, 1986) bụ onye nduzi Egypt, onye na-eme ihe nkiri, onye na'emepụta ihe, na onye na-ede ihe nkiri. Mizrahi bụ onye na-eme ihe nkiri nke a maara nke ọma maka ime ihe ọchị na egwu egwu. N'agbata afọ 1930 na 1946, ọ duziri ihe nkiri 30 na-asụ Arabic na ihe nkiri anọ na-asụrụ Grik, ọ mepụtara ọtụtụ ihe nkiri nke ndị na-eme ihe nkiri ndị ọzọ duziri.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne