ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Toyin Afolayan ![]() |
Aha ọmụmụ | Toyin Afolayan ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Septemba 1959 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Kwara ![]() |
Ikwu | Kunle Afolayan, Gabriel Afolayan, Aremu Afolayan, Moji Afolayan, Adeyemi Afolayan ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Toyin Afolayan (A mụrụ ya n'ụbọchị iri abụọ na anọ nke ọnwa Septemba n'afọ1959) nke a maara nke ọma dị ka Lola Idije bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri.[1] Ọ nwetara nkwado mgbe ọ pụtara dị ka Madam Adisa na ihe nkiri n'afọ1995 akpọrọ Deadly Affair .[2]
A maara Toyin Afolayan dị ka onye malitere okwu ịntanetị a ma ama Soro Soke werey[3] na Pele My Dear. Soro Soke Werey bụ okwu ndị na-eme ngagharị iwe #EndSars na Naijiria ji mee ihe iji chọọ ka Gọọmentị kwuo okwu ma mee ka ha kwuo okwu n'elu ihe ndị uwe ojii SARS na mba ahụ.