ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Jụn 1953 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Soweto ![]() |
Ńnà | Augustine Butana Chaane Motsepe ![]() |
Ńné | Margaret Martha Keneilwe "Kay" Motsepe ![]() |
nwanne | Patrice Motsepe ![]() |
Dị/nwunye | Cyril Ramaphosa ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | First Lady of South Africa ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Harvard T.H. Chan School of Public Health, University of KwaZulu-Natal ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | African National Congress ![]() |
Tshepo Motsepe (a mụrụ n'ụbọchị nke 17 n'ọnwa Juun n'afọ 1953) bụ dibịa na nwanyị ọchụnta ego nke South Africa. Ọ bụ First Lady nke South Africa, dị ka nwunye Cyril Ramaphosa, onye isi ala South Africa. Ọ bụ nwanne nwanyị tọrọ Bridgette Radebe na nwanne ya nwoke bụ Patrice Motsepe.[1]