Tunde bụ aha unisex, nke bụ ụdị obere aha Yoruba maka nwa amaala nke obodo Naịjirịa nke pụtakwara "nlaghachi". Ya mere, mgbe a jikọtara Tunde na okwu Yoruba ndị ọzọ dịka Baba (nna) ma ọ bụ Yeye/Iya/Mama (nne) iji mepụta Babatunde na Yetunde n'otu n'otu, ihe ọ pụtara na-aghọ 'nna ma ọ bụ nne alọghachila'. N'otu aka ahụ, enwere ike ịgbakwunye Omo (nwa) ma ọ bụ Ola (akụ̀ na ụba) na Tunde.
Ndị ama ama nwere aha Tunde gụnyere ndia: