ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha enyere | Ty ![]() |
aha ezinụlọ ya | Fyffe ![]() |
Ebe ọmụmụ | New York City ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1992 ![]() |
webụsaịtị | http://tyfyffe.com/ ![]() |
Tyrone "Ty" Fyffe (nke a makwaara dị ka Sugarless) bụ onye America na-emepụta ihe ndekọ si Queens borough nkè New York City. N'oge ọrụ ya, o mepụtara egwu màkà MC Lyte, Foxy Brown, Slick Rick, Ja Rule, Canibus, Jayo Felony, Queen Pen, Cam'ron, 54th Platoon na Royce da 5'9", remixed egwu màkà LL Cool J, The Party, Royal Flush, Robin Thicke na Nas, ma soro Teddy Riley, Erick Sermon, Irv Gotti na Dr. Dre rụkọọ ọrụ.
Fyffe zutere Teddy Riley site n'aka onye injinia egwu ibe ya bụ Franklin Grant.[1] N'afọ 1992, Fyffe sonyeere Riley, Grant, David Wynn na Wreckx-n-Effect na ọrụ mmepụta nkè Hard or Smooth, nké méré ka egwu egwu "Rump Shaker". Na Jenụwarị 1993, RIAA nwetara asambodo 2 × Platinum na abọm ahụ gàrà Platinum. Fyffe gara n'ihu na-arụ ọrụ na otu Riley na Grant, site na 1993 ruo 1994 o nyèrè aka na ọrụ Father MC, MC Lyte, Shinehead, Ed Lover & Doctor Dré.