ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Julaị 1986 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2001 ![]() |
Uche Elendu (amụrụ Julaị 14, 1983) bụ onye omee ihe nkiri,ọgụ egwu na [1] na onye ọchụnta ego nke Naijiria. [2] A kọwara ya dị ka otu n'ime ihu akacha ahụ kwamgbe na ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijiria site na mpụta mbụ ya na 2001 ruo 2010 mgbe ọ sepụtụrụ ukwu na ụlọ ọrụ ntụrụndụ Naịjirịa. Dị ka akwụkwọ akụkọ Vanguard si kwuo, Elendu egosipụtala n'ihe nkiri sinima Naijiria karịrị narị abụọ. [1] [3] [4]