Umngqusho

Umngqusho
obere ụdị nkenrị Dezie
mba osiSouth Africa Dezie

Umngqusho bụ nri South Africa nke dabeere na samp na sugar beans, nke a na-ejikarị ọkụkọ siri ike nke a na'akpọ umleqwa na isiXhosa. Nri a sonyere n' otu nri isi maka ọtụtụ ezinụlọ South Africa, nke ndị Zulu na-akpọ isitambu na ndị Xhosa na-akpọ umngqusho.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne