United Africa Company of Nigeria

United Africa Company of Nigeria
Formerly
  • Nigerian Motors Ltd (1931-1943)
  • United Africa Company Ltd (1943-1955)
Type Public
Founded 1931; 91 years ago (1931)
Headquarters ,
Nigeria
Parent United Africa Company Ltd

United Africa Company of Nigeria bụ ụlọ ọrụ Naijiria edepụtara n'ihu ọha nke dị na Lagos. Ebe ọ na-arụ ọrụ gụnyere nrụpụta, ọrụ, nhazi na nkwakọba ihe, ọrụ ugbo na ala. Ọrụ nri UACN gụnyere UAC Franchising, UAC Restaurants na UAC Dairies. O nwekwara òkè na UACN Property Development Company, ụlọ ọrụ a kpọtụrụ aha, CAP Plc, ndị na-emepụta ihe osise Dulux na Portland Paints, ndị na'emepụta ihe osine Sandtex.

Onye bụbu onyeisi oche nke bọọdụ ahụ bụ Senator Udoma U.Udoma mgbe Maazị Larry Ettah na-eje ozi dị ka onye isi nchịkwa na onye isi oche na afọ 2010.[1]

  1. United Africa Company Foods Limited in Nigeria (15 December 2021). Archived from the original on 2021-12-17. Retrieved on 2021-12-15.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne