Vagla language

Vagla
Spoken in: Ghana
Total speakers: 14,000
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Gur
   Southern
    Gurunsi
     Western
      Vagla
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: vag

Vagla bụ asụsụ Gurunsi (Gur) nke Ghana nke nwere ihe dị ka ndị na-asụ ya puku iri na anọ. A na-asụ ya n'ọtụtụ obodo dị gburugburu mpaghara ọdịda anyanwụ nke Mpaghara ndi Ugwu, Ghana. Obodo ndị dị otú ahụ gụnyere: Bole, Sawla, Tuna, Soma, Gentilpe, na Nakwabi. A maara ndị na-asụ asụsụ a dị ka Vaglas, otu n'ime agbụrụ ụmụ amaala gburugburu akụkụ ahụ nke Northern Region, nke ndị Ọchịchị Briten chọtara n'okpuru usoro nchịkwa Gonja "Gonjaland" n'okpuru Sistemu etiti nke Ọchịchị.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne