Victor Omololu Olunloyo

Victor Omololu Olunloyo
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoVictor Omololu Olunloyo Dezie
Aha ọmụmụVictor Omololu Olunloyo Dezie
aha enyereVictor, Vincent Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya14 Eprel 1935 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
nwaKemi Omololu-Olunloyo Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeEnglish Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, mathematician Dezie
Ọkwá o jiGovernor of Oyo State Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of St Andrews, Cornell University Dezie
onye ndụmọdụ doctoralGeoffrey S. S. Ludford Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Onye òtù nkeNigerian Academy of Science Dezie
Ihe nriteFellow of the Nigerian Academy of Science Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Templeeti:Infobox Governor Victor Omololu Olunloyo (amụrụ n'afọ 1935) bụ onye mgbakọ na mwepụ nke mechara bụrụ gọvanọ Oyo Steeti na Naịjirịa n’ọnwa Ọktoba afọ1983, o jidere ọkwa ọchịchị ahụ nwa obere oge rue mgbe ọchịchị ndị agha nke Muhammadu Buhari were ikike ọchịchị n’ọnwa Disemba afọ 1983. O mechara bụrụ onye ike n'otu ndọrọ ndọrọ ọchịchi People's Democratic Party (PDP) na Oyo Steeti.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne