aha | Weekend Getaway ![]() |
---|---|
ụdị | romantic comedy ![]() |
afọ/ụbọchị mbipụta | 2012 ![]() |
mba osi | Naijiria ![]() |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | English ![]() |
Onye nduzi | Desmond Elliot ![]() |
onye nsonye ihe nkiri | Genevieve Nnaji, Ramsey Nouah, Monalisa Chinda ![]() |
Weekend Getaway bụ ihe nkiri ihunanya nke Naịjirịa nke afọ 2012 Desmond Elliot duziri Ihe nkiri a gosiputara Genevieve Nnaji, Ramsey Nouah, Monalisa Chinda, Ini Edo, Uti Nwachukwu, Alexx Ekubo, Bryan Okwara, Beverly Naya and Uru Eke. Ọ natara nhọpụta iri na otu wee nweta ihe nrite anọ na 2013 Nollywood & African Film Critics Awards (NAFCA). [1] [2] Ọ nwetakwara nhọpụta 2 na 2013 Best of Nollywood Awards na Alexx Ekubo mechara nweta ihe nrite maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ nkwado. Ihe nkiri a bụ ihe ịga nke ọma n'ụlọ ọrụ ihe nkiri na sinima Naijiria n'ozuzu n'ihi ihe nkiri ya nwere kpakpando. [3]