Oge/afọ mmalite | 1947 ![]() |
---|---|
aha gọọmenti | Yaba College of Technology ![]() |
akara ala | Yaba College of Technology ![]() |
mba/obodo | Naijiria ![]() |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos ![]() |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 ![]() |
ebe | Lagos ![]() |
nhazi ọnọdụ | 6°37′2″N 3°19′12″E ![]() |
Onye òtù nke | Association of African Universities ![]() |
Asụsụ ọ na-asụ | Bekee ![]() |
webụsaịtị | http://www.yabatech.edu.ng/ ![]() |
Yaba College of Technology, nke a maara nke ọma dị ka YABATECH, tọrọ ntọala na afọ 1947, ọ bụkwa ụlọ akwụkwọ agụmakwụkwọ dị elu mbụ na Naịjirịa.[1] Ọ dị na Yaba, Lagos. Ọ nwere ụmụ akwụkwọ ndebanye aha karịrị 16,000.[2]