ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Tyree Pittman ![]() |
Aha ọmụmụ | Tyree Lamar Pittman ![]() |
aha enyere | Tyree, Lamar ![]() |
aha ezinụlọ ya | Pittman ![]() |
aha pseudonym | Young Chop ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Novemba 1993 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Chicago ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, rapper, odee egwu ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Paul Robeson High School ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2010 ![]() |
diskografi | Young Chop production discography ![]() |
ụdị | egwu hip hop, trap music, drill, Chicago hip hop, Chicago drill ![]() |
akara ndekọ | Warner Bros. Records, Glory Boyz Entertainment, Glo Gang ![]() |
webụsaịtị | http://chopsquadworldwide.com/ ![]() |
Tyree Lamar Pittman[1] (amụrụ na Nọvemba 14, 1993), nke a maara nkè ọma site na aha egwu ya bụ Young Chop, bụ ónyé America na-emepụta ihe ndekọ, onye na-eti egwu, na onye na-ede egwu. N'afọ 2012, ọ nwetara nkwado zuru oke n'ime ọbọdọ hip hop America màkà ịmepụta egwu Chief Keef "I Don't Like", "Love Sosa", na "3Hunna". O weputara abọm studio mbụ ya Precious na 2013, guzobe akara nke ya, Chop Squad Records, wee wepụta abọm Still n'afọ sochirinụ. Young Chop, ya na Chief Keef, onye nwụrụ anwụ Fredo Santana, na ndị ọzọ, bụ ndị otu Chicago a na-akpọ 3hunna, na-eme egwu egwu nke ha na-emekarị rap banyéré ịzụ ahịa ọgwụ ọjọọ, ngwá agha, na ụdị ndụ ha. [isi iyi a na-apụghị ịdabere na ya?[2]]