ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Yul ![]() |
aha ezinụlọ ya | Edochie ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Jenụwarị 1982 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
Ńnà | Pete Edochie ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2007 ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
ihe nkiri | Ọgwụgwụ Dị N'Ọdịda (ihe nkiri), Moms at War ![]() |
Yul Edochie onye nke aha ya mgbe mụrụ ya na ụbọchị asaa na ọnwa Jenụwarị na afọ iri na itoolu na iri asatọ na abụọ (1982) bu Yul Chibuike Daniel Edochie)[1][2] Ọ bụ onye na-eme ihe nkiri, onye Nigerian, ma'na akpọrọ ya Yul make onye Russian Yul Brynner bu kwa onye na-eme ihe nkiri[3] Ọ bụ onye Anambra state Nigeria, nwa Pete Edochie onye na emekwa ihe nkiri. O tolitere na Lagos na Enugu, ọ bụrụ kwa onye nke ikpeazụ n’ime ụmụ isii. ọ lụrụ nwanyi mgbe ọ dị afọ iri abụọ na abụọ.[4][5] Ọ gara Mahadum Port Harcourt, ebe ọ natara asambodo nke Bachelor of Arts na ihe nkiri akpọrọ Dramatic Arts na asụsụ bekee.