Zaire

  Zaire (French: zaïre, koodu ZRZ, ZRN) bụ otu ego nke ndi Democratic Republic of the Congo na nke Republik of Zaire site na afo otu puku nari iteghete iri isii na asaa (1967) ruo otu puku nari iteghete iri itoolu na asaa (1997). Ha niile ma e wezụga isii n'ime usoro akwụkwọ ego iri asaa Na iteghete e wepụtara nwere onyinyo nke Mobutu Sese Seko. ego abụọ dị iche iche adịla: Zaire (1967-1993, ZRZ), na nouveau zaïre (1993-1998, ZRN).[1]

  1. David van Reybrouck (25 March 2014). Congo: The Epic History of a People. HarperCollins, 2012. ISBN 978-0-06-220011-2. 

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne